Biko, lepu anya na o bu ka onwa Jenuwari gbara 18 ka m’ ka na asi unu “Uto Aho Ohuru”, ihe juru m’ aka kemgbe a banyere aho a bu 2023.
Mana nke bukwaari eziokwu bu na mgbe onye jiri teta bu ututu ya.
Ya gazieze ndi nile n’ eme ndi mmadu ibe ha ihe oma.
Ndeewo nu; Uto Aho Ohuru!
http://www.donald-ifesinachi-dicn.com — http://www.yaahssogah.dicn.name — http://www.igbo-naani.dicn.name — http://www.fortheloveofthisnation.dicn.name — http://www.dicnei.com — http://www.shoppinginenugu.dicn.name — http://www.igbotoenglish.dicn.name — http://www.igbonamesandmeanings.dicn.name — http://www.dicn.name —